Jeremaia 16:17 IGBOB

17 N'ihi na anyam abua dikwasi n'uzọ nile ha: ezopughi ha n'irum, ezobeghi kwa ajọ omume-ha pua n'iru anyam abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 16

Echiche Jeremaia 16:17 na onodu