Jeremaia 30:17 IGBOB

17 N'ihi na M'gēme ka anu-aru ọhu puchie n'aru gi, M'gāgwọpu kwa gi n'ọnyá-gi nile etiputara, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta); n'ihi na Nwanyi achupuru achupu ka ha kpọworo gi, si, Zaion ka ọ bu, ọ dighi onye nāchọ ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 30

Echiche Jeremaia 30:17 na onodu