Jeremaia 30:18 IGBOB

18 Otú a ka Jehova siri: Le, M'gaje ime ka ulo-ikwū nile nke Jekob adọtara n'agha lata, ọ bu kwa n'aru ebe-obidi-ya nile ka M'gēnwe obi-ebere; agēwu kwa obodo n'elu obo-ya, agēbi kwa n'ulo-elu-ya dika esiri ebi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 30

Echiche Jeremaia 30:18 na onodu