Jeremaia 31:10 IGBOB

10 Nurunu okwu Jehova, unu mba nile, gosi-kwa-nu ya n'agwe-etiti nile di n'ebe di anya; si-kwa-nu, Onye nēfesa Israel gāchikọta ya, debe kwa ya, dika onye-ọzùzù-aturu si emere ìgwè aturu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 31

Echiche Jeremaia 31:10 na onodu