Jeremaia 32:4 IGBOB

4 ma Zedekaia, bú eze Juda, agaghi-ewepuga onwe-ya n'aka ndi Kaldea, kama aghaghi inye ya n'aka eze Babilon, ha gēkwurita kwa ọnu na ọnu, anya-ya gāhu kwa anya-ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 32

Echiche Jeremaia 32:4 na onodu