9 Otú a ka Jehova siri: Unu arafula nkpuru-obi-unu, si, Ndi Kaldea aghaghi isi n'imegide ayi la: n'ihi na ha agaghi-ala.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 37
Echiche Jeremaia 37:9 na onodu