Jeremaia 40:8 IGBOB

8 ha we biakute Gedalaia rue Mizpa, bú Ishmael nwa Netanaia, na Johanan na Jonatan, bú umu Karea, na Seraia nwa Tanhumet, na umu Efai, bú onye Netofa, Jezanaia nwa onye Meaka, ha onwe-ha na ndikom-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 40

Echiche Jeremaia 40:8 na onodu