Jeremaia 42:10 IGBOB

10 Ọ buru na unu ebiri n'ala nka, M'gēwu kwa unu dika ulo, ghara ikwada unu, M'gāku kwa unu dika osisi, ghara iropu unu: n'ihi na echeghariwom n'ihe ọjọ ahu nke M'meworo unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 42

Echiche Jeremaia 42:10 na onodu