Jeremaia 42:11 IGBOB

11 Unu atula egwu eze Babilon, onye unu onwe-unu nātu egwu ya; unu atula egwu ya, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta): n'ihi na unu ka M'nọyere, izọputa unu, na inaputa unu n'aka-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 42

Echiche Jeremaia 42:11 na onodu