45 N'okpuru ndò Heshbon ka ndi nāb͕alaga guzoworo nēnweghi ike: n'ihi na ọku esiwo na Heshbon pua, na ire-ọku site n'etiti Saihon, o we ripia akuku Moab, na opu-n'isi nke umu nkpọtu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 48
Echiche Jeremaia 48:45 na onodu