Jeremaia 48:7 IGBOB

7 N'ihi na ọ bu n'ihi na i tukwasiwo obi-gi n'ọlu-gi nile na n'àkù-gi nile ka agēwere kwa gi onwe-gi: Kemosh gāpu kwa so ndi gēje biri n'ala ọzọ, na ndi-nchu-àjà-ya na ndi-isi-ya n'otù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 48

Echiche Jeremaia 48:7 na onodu