Jeremaia 48:8 IGBOB

8 Onye nāpunara madu ihe gābiaru kwa obodo nile ọ bula, ọ dighi kwa obodo ọ bula gēwepuga onwe-ya; ndagwurugwu gāla kwa n'iyì, agēme kwa ka ala di lari tọb͕ọrọ n'efu; dika Jehova siri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 48

Echiche Jeremaia 48:8 na onodu