10 Rigonu n'elu mb͕idi-ya nile, bibie; ma unu emela ka ọ gwusia: wezuganu alaka-ya nile: n'ihi na ọ bughi ihe Jehova nwere ka ha bu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 5
Echiche Jeremaia 5:10 na onodu