13 Site n'iwe Jehova madu agaghi-ebi nime ya, ma ọ gābusi ebe tọb͕ọrọ n'efu; ọ gēju onye ọ bula nke nāgabiga n'akuku Babilon anya, ọ gāma ọsọ n'ihi ihe-otiti-ya nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 50
Echiche Jeremaia 50:13 na onodu