14 Donu onwe-unu n'usoro imegide Babilon buruburu, unu ndi nile ndi nāzọ uta ukwu ikwe ya; b͕anu ya, unu asọlara àkú anya: n'ihi na Jehova ka o mehieworo megide.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 50
Echiche Jeremaia 50:14 na onodu