29 Ala ahu we nāma jijiji, nāb͕ali kwa: n'ihi na èchìchè nile nke Jehova megide Babilon eguzosiwo ike, ime ka ala Babilon ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu, ghara inwe onye-obibi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 51
Echiche Jeremaia 51:29 na onodu