Jeremaia 51:30 IGBOB

30 Ndi-dike Babilon arapuwo ibu agha, ha nọduru n'ebe nile ha ewusiri ike; idi-ike-ha alasiwo; ha aghọwo ndinyom: ndi-iro-ha esuyewo ọku n'ebe-obibi-ya nile; etijiwo ihe-ntuchi-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 51

Echiche Jeremaia 51:30 na onodu