Jeremaia 51:51 IGBOB

51 Ihere emewo ayi, n'ihi na ayi anuwo ita-uta; ọnọdu-ihere etiyere ayi nime ya ekpuchiwo ayi n'iru: n'ihi na ndi ala ọzọ abàwo imegide ebe nsọ nile nke ulo Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 51

Echiche Jeremaia 51:51 na onodu