Jeremaia 52:11 IGBOB

11 O me-kwa-ra ka Zedekaia kpue ìsì n'anya-ya abua; eze Babilon we were ihe-ọla eji ke ukwu ke ya ab͕u, me ka ọ ba na Babilon, tiye ya n'ulo-ndebe rue ubọchi ọnwu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 52

Echiche Jeremaia 52:11 na onodu