19 Nuru, gi uwa: le, Mu onwem nēme ka ihe ọjọ biakwasi ndi nka, bú nkpuru nke èchìchè nile ha, n'ihi na okwum nile ka ha nāṅaghi nti; iwum kwa, ha ajuwo ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 6
Echiche Jeremaia 6:19 na onodu