20 N'ìhi gini kwa ka frankincense ji biakutem site na Sheba, calamus ọma kwa site n'ala di anya? àjà-nsure-ọku-unu, ha abughi ihe natọ utọ, àjà-unu kwa, ha atọghm utọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 6
Echiche Jeremaia 6:20 na onodu