12 Otú ọ di, biko, jeruenu ọnọdum nke di na Shailo, ebe M'mere ka aham biri na mbu, hunu ihe M'mere ya n'ihi ihe ọjọ nke ndim, bú Israel.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 7
Echiche Jeremaia 7:12 na onodu