Jeremaia 7:27 IGBOB

27 I gāgwa kwa ha okwu ndia nile; ma ha agaghi-ege gi nti: i gākpọ kwa ha òkù; ma ha agaghi-aza gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 7

Echiche Jeremaia 7:27 na onodu