28 I gāsi kwa ha, Nka bu mba ahu nke nēgeghi nti olu Jehova, bú Chineke-ha, nke nānaraghi kwa idọ-aka-na-nti: ikwesi-ntukwasi-obi alawo n'iyì, ebipuwo kwa ya n'ọnu-ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 7
Echiche Jeremaia 7:28 na onodu