22 Kwue, si, Otú a ka ihe nke si n'ọnu Jehova puta siri, Ozu madu gāda dika ǹsí-anu n'ọhia, na dika nju-aka ọka n'azu onye nēwe ihe-ubi, ọ dighi kwa onye nāchikọta ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 9
Echiche Jeremaia 9:22 na onodu