23 Otú a ka Jehova siri, Ka onye nke mara ihe ghara inya isi n'amam-ihe-ya, ka dike ghara inya isi n'idi-ike-ya, ka ọgaranya ghara inya isi n'àkù-ya:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 9
Echiche Jeremaia 9:23 na onodu