11 Ha we si ya, Gini ka ayi gēme gi, ka oké osimiri we dajua ghara imakwasi ayi? n'ihi na oké osimiri nọ nāmali onwe-ya elu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jona 1
Echiche Jona 1:11 na onodu