Joshua 15:12 IGBOB

12 Ókè-ala Ọdida-anyanwu we di rue oké osimiri uku ahu, na ókè-ala-ya. Nka bu ókè-ala umu Juda buruburu, dika ab͕uru nile ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 15

Echiche Joshua 15:12 na onodu