Joshua 18:19 IGBOB

19 ókè-ala ahu we gabiga rue akuku Bet-họgla n'akuku Ugwu: ọpupu ókè-ala ahu di kwa n'ọnu-miri Ugwu nke Oké Osimiri Nnú, na nsọtu Ndida nke Jọdan; nka bu ókè-ala Ndida.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 18

Echiche Joshua 18:19 na onodu