20 Jọdan bu kwa ókè-ala-ya n'akuku Iru-anyanwu. Nka bu ihe-nketa umu Benjamin, dika ókè-ala-ya nile si di buruburu dika ab͕uru nile ha si di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 18
Echiche Joshua 18:20 na onodu