1 Ife-nzà nke-abua we putara Simeon, bú ebo umu Simeon dika ab͕uru nile ha si di: ihe-nketa-ha di n'etiti ihe-nketa umu Juda.
2 Ha we nwe n'ihe-nketa-ha Bia-sheba, ma-ọbu Sheba, na Molada;
3 na Haza-shual, na Bala, na Ezem;
4 na Eltolad, na Betul, na Họma;
5 na Ziklag, na Bet-makabot, na Haza-susa;