Joshua 22:20 IGBOB

20 Ekan nwa Zera, ọ̀ mekpughi ihe-nmekpu n'ihe ahu ewezugara nye Jehova, ma n'aru nzukọ nile nke Israel ka iwe dikwasi? ma ọ bughi nání ya onwe-ya, bú otù onye, kubirì ume n'ajọ omume-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 22

Echiche Joshua 22:20 na onodu