21 Umu Reuben na umu Gad na nkera ebo Manase we za, gwa ndi-isi usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri nke Israel okwu, si,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 22
Echiche Joshua 22:21 na onodu