Joshua 22:31 IGBOB

31 Finehas nwa Eleeza, bú onye-nchu-àjà, we si umu Reuben, si kwa umu Gad, si kwa umu Manase, Ta ka ayi mara na Jehova nọ n'etiti ayi, n'ihi na unu emekpughi ihe-nmekpu a megide Jehova: ub͕u a ka unu naputaworo umu Israel n'aka Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 22

Echiche Joshua 22:31 na onodu