Joshua 22:32 IGBOB

32 Finehas nwa Eleeza, bú onye-nchu-àjà, na ndi-isi we si n'ebe umu Reuben nọ, na ebe umu Gad nọ, n'ala Gilead, lata, rue ala Kenean, lakuru umu Israel, we weghachiri ha okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 22

Echiche Joshua 22:32 na onodu