Joshua 22:33 IGBOB

33 Okwu ahu we di nma n'anya umu Israel; umu Israel we gọzie Chineke, ha ekwughi kwa okwu irigokuru ha ibu agha, ibibi ala nke umu Reuben na umu Gad nēbi nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 22

Echiche Joshua 22:33 na onodu