Joshua 23:3 IGBOB

3 unu onwe-unu ahuwo kwa ihe nile nke Jehova, bú Chineke-unu, meworo mba ndia nile n'ihi unu; n'ihi na Jehova, bú Chineke-unu, Ya onwe-ya bu onye nāluru unu ọ̀gù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 23

Echiche Joshua 23:3 na onodu