Joshua 23:4 IGBOB

4 Lenu, emewom ka mba ndia nke fọduru dayere unu n'ihe-nketa diri ebo nile unu, site na Jọdan, ha na mba ahu nile ndi m'bipuworo, we rue oké osimiri uku ahu n'ọdida anyanwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 23

Echiche Joshua 23:4 na onodu