Joshua 23:5 IGBOB

5 Jehova, bú Chineke-unu, Ya onwe-ya gākwapu kwa ha n'iru unu, napu kwa ha ala-ha n'iru unu; unu gēnweta kwa ala-ha, dika Jehova, bú Chineke-unu, gwara unu okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 23

Echiche Joshua 23:5 na onodu