Joshua 8:26 IGBOB

26 Ma Joshua eseghachighi aka-ya, nke o ji zo nkpunkpu ube ahu, rue mb͕e o wezugasiri ndi nile bi na Ai ka ebibie ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 8

Echiche Joshua 8:26 na onodu