Joshua 8:27 IGBOB

27 Nání na Israel lutara n'onwe-ha anu-ulo na ihe-nkwata nke obodo ahu n'agha, dika okwu Jehova si di nke O nyere Joshua n'iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 8

Echiche Joshua 8:27 na onodu