Joshua 9:15 IGBOB

15 Joshua we me ka udo di n'etiti ha na Israel, ya na ha we b͕a ndu, ka ọ kwe ka ha di ndu: ndi-isi nzukọ Israel we ṅuara ha iyi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 9

Echiche Joshua 9:15 na onodu