16 O rue, n'ọgwugwu ubọchi atọ mb͕e ha na ha b͕asiri ndu, na ha nuru na ndi-ab͕ata-obi-ha ka ha bu, na ọ bu kwa n'etiti ha ka ndi ahu nēbi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 9
Echiche Joshua 9:16 na onodu