17 Umu Israel we bilie ije, biarue obodo nile ha n'ubọchi nke-atọ. Ma obodo-ha bu Gibeon, na Kefira, na Beirot, na Kiriat-jearim.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 9
Echiche Joshua 9:17 na onodu