Maika 1:11 IGBOB

11 Gabigara onwe-unu, gi nwanyi bi na Shafia, n'ọtọ na ihere: nwanyi bi na Zeanan aputaghi; otiti-aka-n'obi nke Bet-izel gānapu unu ebe-nguzo-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 1

Echiche Maika 1:11 na onodu