Maika 1:5 IGBOB

5 N'ihi njehie Jekob ka ihe a nile di, na n'ihi nmehie nile nke ulo Israel. Gini bu njehie Jekob? ọ̀ bughi Sameria? gini bu kwa ebe di elu nile nke Juda? hà abughi Jerusalem?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 1

Echiche Maika 1:5 na onodu