Maika 1:8 IGBOB

8 N'ihi nka ka m'gēti aka n'obi, kwasie ákwá ike, jegharia buru onye yipuworo uwe b͕a ọtọ: m'gēme ikwa-ákwá dika nkita-ọhia, na iru-újú dika enyi-nnunu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 1

Echiche Maika 1:8 na onodu