Maika 3:6 IGBOB

6 N'ihi nka ka abali gādiri unu, unu ewe ghara ihu ọhù; ọchichiri gāb͕a-kwa-ra unu, unu ewe ghara iju ase; anyanwu gādakpute kwa ndi-amuma ahu, ubọchi ewe ji nji n'elu ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 3

Echiche Maika 3:6 na onodu