Maika 4:4 IGBOB

4 Ma ha gēbi, onye ọ bula n'okpuru osisi vine ya na n'okpuru osisi fig ya; ọ dighi kwa onye gēme ka ha ma jijiji: n'ihi na ọnu nke Jehova nke usu nile nke ndi-agha ekwuwo okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 4

Echiche Maika 4:4 na onodu