10 Ọ gēru kwa n'ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na M'gēbipu inyinya-gi nile n'etiti gi, me ka ub͕ọ-ala-gi nile la n'iyì:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 5
Echiche Maika 5:10 na onodu